Jenesis 45:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 E wee nụ akụkọ ahụ n’ụlọ Fero, sị: “Ụmụnne Josef abịawo!” O wee dị mma n’anya Fero nakwa n’anya ndị na-ejere ya ozi.+
16 E wee nụ akụkọ ahụ n’ụlọ Fero, sị: “Ụmụnne Josef abịawo!” O wee dị mma n’anya Fero nakwa n’anya ndị na-ejere ya ozi.+