Jenesis 45:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A na-enye gị onwe gị iwu+ ka ị gwa ha, sị: “Meenụ ihe a: Sinụ n’ala Ijipt were ụgbọala+ unu ga-eji bute ụmụntakịrị unu na ndị nwunye unu, unu ga-ejikwa otu bute nna unu n’ebe a.+
19 A na-enye gị onwe gị iwu+ ka ị gwa ha, sị: “Meenụ ihe a: Sinụ n’ala Ijipt were ụgbọala+ unu ga-eji bute ụmụntakịrị unu na ndị nwunye unu, unu ga-ejikwa otu bute nna unu n’ebe a.+