Jenesis 45:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Josef ka nọ ndụ, ọ bụkwa ya na-achị ala Ijipt dum!”+ Ma obi kụnwụrụ ya, n’ihi na o kwetaghị ihe ha kwuru.+
26 Ha wee kọọrọ ya, sị: “Josef ka nọ ndụ, ọ bụkwa ya na-achị ala Ijipt dum!”+ Ma obi kụnwụrụ ya, n’ihi na o kwetaghị ihe ha kwuru.+