Jenesis 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha ga-abụkwa ihe na-enye ìhè bụ́ ndị ga-adị na mbara eluigwe iji na-enye ìhè n’elu ụwa.”+ O wee dị otú ahụ.
15 Ha ga-abụkwa ihe na-enye ìhè bụ́ ndị ga-adị na mbara eluigwe iji na-enye ìhè n’elu ụwa.”+ O wee dị otú ahụ.