Jenesis 47:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fero wee sị ụmụnne ya: “Gịnị bụ aka ọrụ unu?”+ Ha wee sị Fero: “Ndị ohu gị bụ ndị na-azụ atụrụ,+ ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà.”+
3 Fero wee sị ụmụnne ya: “Gịnị bụ aka ọrụ unu?”+ Ha wee sị Fero: “Ndị ohu gị bụ ndị na-azụ atụrụ,+ ma anyị onwe anyị ma nna nna anyị hà.”+