Jenesis 47:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ugbu a, e nweghị ihe oriri n’ala ahụ dum, n’ihi na ụnwụ ahụ siri oké ike;+ ike wee gwụ ndị bi n’ala Ijipt na ndị bi n’ala Kenan n’ihi ụnwụ ahụ.+
13 Ugbu a, e nweghị ihe oriri n’ala ahụ dum, n’ihi na ụnwụ ahụ siri oké ike;+ ike wee gwụ ndị bi n’ala Ijipt na ndị bi n’ala Kenan n’ihi ụnwụ ahụ.+