Jenesis 47:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee malite ịkpụtara Josef anụ ụlọ ha; Josef wee na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya ịnyịnya ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha na ịnyịnya ibu ha,+ ọ nọkwa na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya anụ ụlọ ha niile n’afọ ahụ.
17 Ha wee malite ịkpụtara Josef anụ ụlọ ha; Josef wee na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya ịnyịnya ha na ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha na ịnyịnya ibu ha,+ ọ nọkwa na-enye ha ihe oriri, ha wee na-enye ya anụ ụlọ ha niile n’afọ ahụ.