Jenesis 47:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụ naanị ala ndị nchụàjà ka ọ na-azụrụghị,+ n’ihi na nri ndị nchụàjà na-eri na-esi n’aka Fero, ọ bụkwa nri Fero na-ekenye ha ka ha na-eri.+ Ọ bụ ya mere na ha ereghị ala ha.+
22 Ọ bụ naanị ala ndị nchụàjà ka ọ na-azụrụghị,+ n’ihi na nri ndị nchụàjà na-eri na-esi n’aka Fero, ọ bụkwa nri Fero na-ekenye ha ka ha na-eri.+ Ọ bụ ya mere na ha ereghị ala ha.+