Jenesis 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Nna m mere ka m ṅụọ iyi,+ sị: “Lee! Anwụwala m.+ Ọ bụ n’ili m nke m gwuuru onwe m n’ala Kenan+ ka ị ga-eli m.”+ Ugbu a, biko, ka m gaa lie nna m, e mesịakwa, aga m adị njikere ịlọghachi.’”
5 ‘Nna m mere ka m ṅụọ iyi,+ sị: “Lee! Anwụwala m.+ Ọ bụ n’ili m nke m gwuuru onwe m n’ala Kenan+ ka ị ga-eli m.”+ Ugbu a, biko, ka m gaa lie nna m, e mesịakwa, aga m adị njikere ịlọghachi.’”