Jenesis 50:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 tinyere ndị ezinụlọ Josef niile na ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya.+ Ọ bụ naanị ụmụntakịrị ha na ìgwè atụrụ ha na ìgwè ehi ha ka ha hapụrụ n’ala Goshen.
8 tinyere ndị ezinụlọ Josef niile na ụmụnne ya na ezinụlọ nna ya.+ Ọ bụ naanị ụmụntakịrị ha na ìgwè atụrụ ha na ìgwè ehi ha ka ha hapụrụ n’ala Goshen.