Jenesis 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee rute n’ebe nzọcha mkpụrụ+ nke dị n’Etad, nke dị n’ógbè Jọdan,+ n’ebe ahụ ka ha kwara nnọọ ákwá arịrị nke ukwuu, o wee ruoro nna ya uju ụbọchị asaa.+
10 Ha wee rute n’ebe nzọcha mkpụrụ+ nke dị n’Etad, nke dị n’ógbè Jọdan,+ n’ebe ahụ ka ha kwara nnọọ ákwá arịrị nke ukwuu, o wee ruoro nna ya uju ụbọchị asaa.+