Jenesis 50:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị bi n’ala ahụ, bụ́ ndị Kenan, wee hụ ndị ahụ na-eru uju n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’Etad, ha wee tie mkpu, sị: “Ihe a bụ oké iru uju nye ndị Ijipt!” Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ebe ahụ Ebel-mizreyim, nke dị n’ógbè Jọdan.+
11 Ndị bi n’ala ahụ, bụ́ ndị Kenan, wee hụ ndị ahụ na-eru uju n’ebe nzọcha mkpụrụ nke dị n’Etad, ha wee tie mkpu, sị: “Ihe a bụ oké iru uju nye ndị Ijipt!” Ọ bụ ya mere e ji kpọọ ebe ahụ Ebel-mizreyim, nke dị n’ógbè Jọdan.+