Jenesis 50:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘Nke a bụ ihe unu ga-agwa Josef: “Ana m arịọ gị, biko, gbaghara njehie+ ụmụnne gị na mmehie ha n’ihi na ha mere gị ihe ọjọọ.”’+ Ugbu a, biko, gbaghara njehie nke ndị ohu Chineke nke nna gị.”+ Josef wee malite ibe ákwá mgbe ha gwara ya okwu ahụ.
17 ‘Nke a bụ ihe unu ga-agwa Josef: “Ana m arịọ gị, biko, gbaghara njehie+ ụmụnne gị na mmehie ha n’ihi na ha mere gị ihe ọjọọ.”’+ Ugbu a, biko, gbaghara njehie nke ndị ohu Chineke nke nna gị.”+ Josef wee malite ibe ákwá mgbe ha gwara ya okwu ahụ.