Jenesis 50:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, ụmụnne ya bịakwara daa n’ala n’ihu ya wee sị: “Lee, anyị bụ ndị ohu gị!”+