Jenesis 50:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ikpeazụ, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m; ma Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ ọ ga-akpọpụta unu n’ala a wee kpọga unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha.”+
24 N’ikpeazụ, Josef sịrị ụmụnne ya: “Anwụwala m; ma Chineke aghaghị iche ihu ya n’ebe unu nọ,+ ọ ga-akpọpụta unu n’ala a wee kpọga unu n’ala ọ ṅụụrụ Ebreham, Aịzik na Jekọb iyi inye ha.”+