Jenesis 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke wee gọzie ha, sị: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba ma jupụtanụ mmiri dị n’oké osimiri,+ ka anụ ufe baakwa ụba n’ụwa.”
22 Chineke wee gọzie ha, sị: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba ma jupụtanụ mmiri dị n’oké osimiri,+ ka anụ ufe baakwa ụba n’ụwa.”