Jenesis 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 E mesịa, Chineke hụrụ na ìhè ahụ dị mma, Chineke wee kpaa ókè n’agbata ìhè ahụ na ọchịchịrị ahụ.+