Jenesis 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe nwa oge gasịrị, anyanwụ chọwara ịda, oké ụra wee buru Ebram,+ ma, lee! oké ọchịchịrị na-emenye ụjọ kpuchiri ya.
12 Mgbe nwa oge gasịrị, anyanwụ chọwara ịda, oké ụra wee buru Ebram,+ ma, lee! oké ọchịchịrị na-emenye ụjọ kpuchiri ya.