Jenesis 15:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma gị onwe gị, ị ga-agakwuru nna nna gị hà n’udo; a ga-elikwa gị mgbe i meworo ezigbo agadi.+