Jenesis 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee sị: “Biko, ndị nwe m, biko, batanụ n’ụlọ ohu unu nọbọọ chi, ka a saakwa ụkwụ unu.+ Unu ga-ebilikwa n’isi ụtụtụ wee gawa ebe unu na-aga.”+ Ha wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ámá obodo ka anyị ga-anọbọ chi.”+
2 O wee sị: “Biko, ndị nwe m, biko, batanụ n’ụlọ ohu unu nọbọọ chi, ka a saakwa ụkwụ unu.+ Unu ga-ebilikwa n’isi ụtụtụ wee gawa ebe unu na-aga.”+ Ha wee sị: “Ee e, kama ọ bụ n’ámá obodo ka anyị ga-anọbọ chi.”+