Jenesis 19:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ha mere ka ndị ikom ahụ nọ n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ kpuo ìsì,+ malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu,+ nke mere na ike gwụrụ ha ka ha nọ na-asọgharị ìsì ịchọta ọnụ ụzọ ahụ.+
11 Ma ha mere ka ndị ikom ahụ nọ n’ọnụ ụzọ ụlọ ahụ kpuo ìsì,+ malite n’onye kasị nta ruo n’onye kasị ukwuu,+ nke mere na ike gwụrụ ha ka ha nọ na-asọgharị ìsì ịchọta ọnụ ụzọ ahụ.+