Jenesis 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, Lọt gara na-agwa ndị ọgọ ya nwoke, bụ́ ndị chọrọ ịlụ ụmụ ya ndị inyom, okwu, wee na-asị ha: “Bilienụ! Sinụ n’ebe a pụọ, n’ihi na Jehova ga-ebibi obodo a!”+ Ma n’anya ndị ọgọ ya nwoke, ọ dị ka onye na-egwu egwu.+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:14 Ụlọ Nche,8/15/1999, p. 304/15/1990, p. 17-18
14 Ya mere, Lọt gara na-agwa ndị ọgọ ya nwoke, bụ́ ndị chọrọ ịlụ ụmụ ya ndị inyom, okwu, wee na-asị ha: “Bilienụ! Sinụ n’ebe a pụọ, n’ihi na Jehova ga-ebibi obodo a!”+ Ma n’anya ndị ọgọ ya nwoke, ọ dị ka onye na-egwu egwu.+