Jenesis 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mee ọsọ ọsọ! Gbaga n’ebe ahụ, n’ihi na agaghị m enwe ike ime ihe ọ bụla ruo mgbe i ruru n’ebe ahụ!”+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ obodo ahụ Zoa.+
22 Mee ọsọ ọsọ! Gbaga n’ebe ahụ, n’ihi na agaghị m enwe ike ime ihe ọ bụla ruo mgbe i ruru n’ebe ahụ!”+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ obodo ahụ Zoa.+