Jenesis 19:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 E mesịa, Lọt si na Zoa gbagoo wee gaa biri n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ,+ n’ihi na egwu tụrụ ya ibi na Zoa.+ O wee biri n’ọgba, ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ.
30 E mesịa, Lọt si na Zoa gbagoo wee gaa biri n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ,+ n’ihi na egwu tụrụ ya ibi na Zoa.+ O wee biri n’ọgba, ya na ụmụ ya ndị inyom abụọ.