Jenesis 19:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Nke ada wee sị nke nta: “Nna anyị emewo agadi, ọ dịghịkwa nwoke nọ n’ala a nke anyị na ya ga-enwe mmekọahụ dị ka ụwa dum si eme.+
31 Nke ada wee sị nke nta: “Nna anyị emewo agadi, ọ dịghịkwa nwoke nọ n’ala a nke anyị na ya ga-enwe mmekọahụ dị ka ụwa dum si eme.+