-
Jenesis 19:34Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
34 O wee ruo n’echi ya na nke ada sịrị nke nta: “Lee, mụ na nna m dinara n’abalị ụnyaahụ. Ka anyị nye ya mmanya ka ọ ṅụọ n’abalị a kwa. Ị ga-abanyekwa, gị na ya dinaa, ka anyị sitekwa n’aka nna anyị mụta ụmụ.”
-