Jenesis 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke wee mee mbara ahụ ma kpaa ókè n’agbata mmiri ahụ nke gaje ịdị n’okpuru mbara ahụ na mmiri ahụ nke gaje ịdị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ.
7 Chineke wee mee mbara ahụ ma kpaa ókè n’agbata mmiri ahụ nke gaje ịdị n’okpuru mbara ahụ na mmiri ahụ nke gaje ịdị n’elu mbara ahụ.+ O wee dị otú ahụ.