Jenesis 24:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, o mere ka kamel ya makpuru n’akụkụ otu olulu mmiri dị ná mpụga obodo ahụ n’ihe dị ka oge mgbede,+ n’ihe dị ka mgbe ụmụ nwaanyị na-esere mmiri ji apụtakarị.+
11 N’ikpeazụ, o mere ka kamel ya makpuru n’akụkụ otu olulu mmiri dị ná mpụga obodo ahụ n’ihe dị ka oge mgbede,+ n’ihe dị ka mgbe ụmụ nwaanyị na-esere mmiri ji apụtakarị.+