Jenesis 24:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 wee sị: “Ka Jehova+ bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-akwụsịghị igosi obiọma ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ahụ́ nna m ukwu. Anọ m na njem, Jehova wee durute m n’ụlọ ụmụnne nna m ukwu.”+
27 wee sị: “Ka Jehova+ bụ́ Chineke nke nna m ukwu Ebreham bụrụ onye a gọziri agọzi, bụ́ onye na-akwụsịghị igosi obiọma ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ahụ́ nna m ukwu. Anọ m na njem, Jehova wee durute m n’ụlọ ụmụnne nna m ukwu.”+