Jenesis 24:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ya mere, nna m ukwu mere ka m ṅụọ iyi, sị, ‘Esila n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’ala ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị.+
37 Ya mere, nna m ukwu mere ka m ṅụọ iyi, sị, ‘Esila n’etiti ndị inyom Kenan, bụ́ ndị m bi n’ala ha, lụtara nwa m nwoke nwaanyị.+