Jenesis 24:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 M wee hulata kpọọ isiala n’ihu Jehova wee gọzie Jehova bụ́ Chineke nna m ukwu Ebreham,+ bụ́ onye duru m n’ezi ụzọ+ ka m wee lụtara nwa nna m ukwu ada nwanne nna ya.
48 M wee hulata kpọọ isiala n’ihu Jehova wee gọzie Jehova bụ́ Chineke nna m ukwu Ebreham,+ bụ́ onye duru m n’ezi ụzọ+ ka m wee lụtara nwa nna m ukwu ada nwanne nna ya.