Jenesis 24:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 E mesịa, ha riri ihe, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ, ya na ndị ikom so ya, ha wee rahụ n’ebe ahụ wee bilie n’ụtụtụ. O wee sị: “Hapụnụ m ka m lakwuru nna m ukwu.”+
54 E mesịa, ha riri ihe, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ, ya na ndị ikom so ya, ha wee rahụ n’ebe ahụ wee bilie n’ụtụtụ. O wee sị: “Hapụnụ m ka m lakwuru nna m ukwu.”+