Jenesis 24:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 E mesịa, Ribeka na ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi+ biliri wee nọkwasị na kamel+ sowe nwoke ahụ n’azụ; onye ahụ na-eje ozi wee kpọrọ Ribeka lawa. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 24:61 Ụlọ Nche (Nke Ọhaneze),nke 3 2016, p. 15
61 E mesịa, Ribeka na ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi+ biliri wee nọkwasị na kamel+ sowe nwoke ahụ n’azụ; onye ahụ na-eje ozi wee kpọrọ Ribeka lawa.