Jenesis 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche. Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2016, p. 12-14 Ụlọ Nche,1/1/2013, p. 141/1/2009, p. 12 Ṅomie, p. 13 Mmezu Mkpughe, p. 306
24 Ya mere, ọ chụpụrụ mmadụ ahụ ma mee ka ndị cherọb+ nọrọ n’ebe ọwụwa anyanwụ nke ogige Iden,+ debekwa mma agha nke ihu ya na-egbukepụ ọkụ, nke nọ na-echigharị onwe ya iji na-eche ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị nche.
3:24 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2016, p. 12-14 Ụlọ Nche,1/1/2013, p. 141/1/2009, p. 12 Ṅomie, p. 13 Mmezu Mkpughe, p. 306