Jenesis 32:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị: “Anyị gakwuuru nwanne gị Isọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ndị ikom anọ.”+
6 Ka oge na-aga, ndị ozi ahụ lọghachikwutere Jekọb, sị: “Anyị gakwuuru nwanne gị Isọ, ọ na-abịakwa izute gị, ya na narị ndị ikom anọ.”+