Jenesis 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee nyekwa onye nke abụọ iwu, nyekwa onye nke atọ, nakwa ndị niile so ìgwè anụ ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe a ka unu ga-agwa Isọ mgbe unu zutere ya.+
19 O wee nyekwa onye nke abụọ iwu, nyekwa onye nke atọ, nakwa ndị niile so ìgwè anụ ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe a ka unu ga-agwa Isọ mgbe unu zutere ya.+