Jenesis 32:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+ Jenesis Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:26 Ụlọ Nche,8/1/2002, p. 29
26 E mesịa, ọ sịrị: “Hapụ m ka m laa, n’ihi na chi abọọla.” O wee sị: “Agaghị m ahapụ gị ka ị laa ruo mgbe i bu ụzọ gọzie m.”+