Jenesis 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jekọb wee nụ na o merụrụ Daịna ada ya. Ụmụ ya ndị ikom chị ìgwè anụ ụlọ ya nọrọ n’ọhịa;+ Jekọb wee gba nkịtị ruo mgbe ha lọtara.+
5 Jekọb wee nụ na o merụrụ Daịna ada ya. Ụmụ ya ndị ikom chị ìgwè anụ ụlọ ya nọrọ n’ọhịa;+ Jekọb wee gba nkịtị ruo mgbe ha lọtara.+