Jenesis 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+
7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+