Ọpụpụ 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ.
2 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’ire ọkụ n’etiti otu osisi ogwu.+ Ka ọ nọ na-ele anya, lee, ọkụ nọ na-enwu n’osisi ogwu ahụ ma o reghị osisi ogwu ahụ.