Ọpụpụ 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Mozis gwara ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụkwanụ na mụ abịakwute ụmụ Izrel, m wee sị ha, ‘Chineke nna nna unu hà ezitewo m ka m bịakwute unu,’ ha ewee sị m, ‘Gịnị bụ aha ya?’+ Gịnị ka m ga-agwa ha?” Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Bịaruo Jehova Nso, p. 7-9 Ụlọ Nche,3/15/2013, p. 25
13 Ma Mozis gwara ezi Chineke, sị: “Ọ bụrụkwanụ na mụ abịakwute ụmụ Izrel, m wee sị ha, ‘Chineke nna nna unu hà ezitewo m ka m bịakwute unu,’ ha ewee sị m, ‘Gịnị bụ aha ya?’+ Gịnị ka m ga-agwa ha?”