Ọpụpụ 8:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma Mozis sịrị: “Ọ dịghị mma ime otú ahụ, n’ihi na ihe anyị ga-achụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị n’àjà bụ ihe arụ n’anya ndị Ijipt.+ Ọ bụrụkwanụ na ihe anyị ga-achụ n’àjà bụ ihe arụ n’anya ndị Ijipt; ọ̀ bụ na ha agaghị atụ anyị nkume? Ọpụpụ Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:26 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 25
26 Ma Mozis sịrị: “Ọ dịghị mma ime otú ahụ, n’ihi na ihe anyị ga-achụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị n’àjà bụ ihe arụ n’anya ndị Ijipt.+ Ọ bụrụkwanụ na ihe anyị ga-achụ n’àjà bụ ihe arụ n’anya ndị Ijipt; ọ̀ bụ na ha agaghị atụ anyị nkume?