Ọpụpụ 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị dibịa anwansi ahụ enweghị ike iguzo n’ihu Mozis n’ihi etuto ahụ, n’ihi na etuto ahụ toro ndị dibịa anwansi ahụ, tookwa ndị Ijipt niile.+
11 Ndị dibịa anwansi ahụ enweghị ike iguzo n’ihu Mozis n’ihi etuto ahụ, n’ihi na etuto ahụ toro ndị dibịa anwansi ahụ, tookwa ndị Ijipt niile.+