Ọpụpụ 33:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe ndị Izrel nụrụ ozi ọjọọ a, ha malitere iru uju;+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ha yi ihe ịchọ mma ya.
4 Mgbe ndị Izrel nụrụ ozi ọjọọ a, ha malitere iru uju;+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ha yi ihe ịchọ mma ya.