Ọpụpụ 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee sị Mozis: “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ M pụrụ ịgbagote n’etiti unu n’otu ntabi anya+ wee kpochapụ unu. Ya mere, yipụnụ ihe ịchọ mma unu, n’ihi na m chọrọ ịmara ihe m ga-eme unu.’”+
5 Jehova wee sị Mozis: “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Unu bụ ndị na-ekwesi olu ike.+ M pụrụ ịgbagote n’etiti unu n’otu ntabi anya+ wee kpochapụ unu. Ya mere, yipụnụ ihe ịchọ mma unu, n’ihi na m chọrọ ịmara ihe m ga-eme unu.’”+