Ọpụpụ 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E mesịa, o ji ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya, bụ́ ndị ọ kpụrụ n’elu ụkwụ ya anọ, abụọ n’otu akụkụ ya, abụọ n’akụkụ ya nke ọzọ.+
3 E mesịa, o ji ọlaedo kpụọ ihe anọ yiri mgbaaka maka ya, bụ́ ndị ọ kpụrụ n’elu ụkwụ ya anọ, abụọ n’otu akụkụ ya, abụọ n’akụkụ ya nke ọzọ.+