Ọpụpụ 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otu cherọb dị n’otu nsọtụ, cherọb nke ọzọ adịrịkwa na nsọtụ nke ọzọ. Ọ kpụrụ cherọb ndị ahụ n’ihe mkpuchi ahụ na nsọtụ ya abụọ.+
8 Otu cherọb dị n’otu nsọtụ, cherọb nke ọzọ adịrịkwa na nsọtụ nke ọzọ. Ọ kpụrụ cherọb ndị ahụ n’ihe mkpuchi ahụ na nsọtụ ya abụọ.+