Ọpụpụ 38:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma n’ebe ọdịda anyanwụ ya, ákwà ngechi ahụ dị kubit iri ise. Ogidi ha dị iri, ntọala ha ndị nwere oghere dịkwa iri.+ E ji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.
12 Ma n’ebe ọdịda anyanwụ ya, ákwà ngechi ahụ dị kubit iri ise. Ogidi ha dị iri, ntọala ha ndị nwere oghere dịkwa iri.+ E ji ọlaọcha rụọ mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha.