Ọpụpụ 38:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 E ji ọla kọpa rụọ ntọala ndị nwere oghere maka ogidi ndị ahụ. E ji ọlaọcha mee mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha, e jikwa ọlaọcha machie elu ya, ogidi niile nke ogige ahụ nwere ihe njikọ ndị e ji ọlaọcha rụọ.+
17 E ji ọla kọpa rụọ ntọala ndị nwere oghere maka ogidi ndị ahụ. E ji ọlaọcha mee mkpọ́ ogidi ndị ahụ na ihe njikọ ha, e jikwa ọlaọcha machie elu ya, ogidi niile nke ogige ahụ nwere ihe njikọ ndị e ji ọlaọcha rụọ.+