Ọpụpụ 38:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 E ji otu narị talent ọlaọcha wụọ ntọala ndị nwere oghere nke ebe nsọ ahụ nakwa ntọala ndị nwere oghere nke ákwà mgbochi ahụ. E ji otu narị talent rụọ otu narị ntọala ndị nwere oghere, otu talent maka otu ntọala nwere oghere.+
27 E ji otu narị talent ọlaọcha wụọ ntọala ndị nwere oghere nke ebe nsọ ahụ nakwa ntọala ndị nwere oghere nke ákwà mgbochi ahụ. E ji otu narị talent rụọ otu narị ntọala ndị nwere oghere, otu talent maka otu ntọala nwere oghere.+